Diuterọnọmi 32:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ nọ na-eme ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+O wee rie mkpụrụ si n’ubi.+O mere ka ọ na-aracha mmanụ aṅụ nke si na nkume dị elu,+Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike;+
13 Ọ nọ na-eme ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+O wee rie mkpụrụ si n’ubi.+O mere ka ọ na-aracha mmanụ aṅụ nke si na nkume dị elu,+Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike;+