Ọpụpụ 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’anya ụmụ Izrel, ebube Jehova dị ka ọkụ na-erepịa ihe+ n’elu ugwu ahụ. Diuterọnọmi 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị makwaara nke ọma taa na Jehova bụ́ Chineke gị na-ebutere gị ụzọ ka ị na-agafe.+ Ọ bụ ọkụ na-erepịa ihe.+ Ọ ga-ala ha n’iyi,+ ya onwe ya ga-emerikwa ha n’ihu gị; ị ga-anapụkwa ha ala ha ma bibie ha ọsọ ọsọ, dị nnọọ ka Jehova gwara gị.+ Ndị Hibru 12:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ihi na Chineke anyị bụkwa ọkụ na-erepịa erepịa.+
3 Ị makwaara nke ọma taa na Jehova bụ́ Chineke gị na-ebutere gị ụzọ ka ị na-agafe.+ Ọ bụ ọkụ na-erepịa ihe.+ Ọ ga-ala ha n’iyi,+ ya onwe ya ga-emerikwa ha n’ihu gị; ị ga-anapụkwa ha ala ha ma bibie ha ọsọ ọsọ, dị nnọọ ka Jehova gwara gị.+