Diuterọnọmi 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị bụ ọkụ na-erepịa ihe,+ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa.+ Aịzaya 33:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ụjọ na-atụ ndị mmehie nọ na Zayọn.+ Ahụ́ na-ama ndị si n’ezi ofufe dapụ jijiji,+ ha ana-asị: ‘Ònye n’ime anyị ka ya na ọkụ nke na-erepịa ihe pụrụ ibitụ?+ Ònye n’ime anyị ka ya na ọkụ nke na-agba ruo ogologo oge pụrụ ibitụ?’+
24 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị bụ ọkụ na-erepịa ihe,+ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa.+
14 Ụjọ na-atụ ndị mmehie nọ na Zayọn.+ Ahụ́ na-ama ndị si n’ezi ofufe dapụ jijiji,+ ha ana-asị: ‘Ònye n’ime anyị ka ya na ọkụ nke na-erepịa ihe pụrụ ibitụ?+ Ònye n’ime anyị ka ya na ọkụ nke na-agba ruo ogologo oge pụrụ ibitụ?’+