Ọpụpụ 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Esonyela ìgwè mmadụ ịga mee ihe ọjọọ;+ agbakwala akaebe n’esemokwu site n’isonyere ìgwè mmadụ iji kpee ikpe na-ezighị ezi.+ Levitikọs 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘Unu ekpela ikpe na-ezighị ezi. Unu elela onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya anya n’ihu mgbe unu na-emeso ya ihe,+ unu enwela mmasị karị n’ebe onye ukwu nọ.+ Unu ga-ekpe mmadụ ibe unu ikpe ziri ezi. 1 Samuel 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụ ya ejeghị ije n’ụzọ o jere,+ kama ha na-achọ uru na-ezighị ezi,+ na-erikwa ngarị+ ma na-agbagọ ikpe.+
2 Esonyela ìgwè mmadụ ịga mee ihe ọjọọ;+ agbakwala akaebe n’esemokwu site n’isonyere ìgwè mmadụ iji kpee ikpe na-ezighị ezi.+
15 “‘Unu ekpela ikpe na-ezighị ezi. Unu elela onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya anya n’ihu mgbe unu na-emeso ya ihe,+ unu enwela mmasị karị n’ebe onye ukwu nọ.+ Unu ga-ekpe mmadụ ibe unu ikpe ziri ezi.
3 Ụmụ ya ejeghị ije n’ụzọ o jere,+ kama ha na-achọ uru na-ezighị ezi,+ na-erikwa ngarị+ ma na-agbagọ ikpe.+