1 Samuel 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Sọl wee na-atụkwu egwu n’ihi Devid, Sọl wee bụrụ onye iro Devid mgbe niile.+ 1 Samuel 20:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Sọl wee tụọ ya ube ka ọ tụgbuo ya;+ Jọnatan wee mara na nna ya ekpebisiwo ike igbu Devid.+ 1 Samuel 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Otú ọ dị, Devid kwuru n’obi ya, sị: “Otu ụbọchị aka Sọl ga-ala m n’iyi. Ọ dịghị ihe kara m mma ma ọ bụghị ịgbaga+ n’ala ndị Filistia;+ ike ga-agwụkwa Sọl ịchọ m n’ókèala dum nke Izrel,+ m ga-agbapụkwa n’aka ya.” Abụ Ọma 54:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na e nwere ndị iro* bụ́ ndị biliworo imegide m,Na ndị aka ike bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m.+Ha adịghị eme ka Chineke nọrọ n’ihu ha.+ Sila.
27 Otú ọ dị, Devid kwuru n’obi ya, sị: “Otu ụbọchị aka Sọl ga-ala m n’iyi. Ọ dịghị ihe kara m mma ma ọ bụghị ịgbaga+ n’ala ndị Filistia;+ ike ga-agwụkwa Sọl ịchọ m n’ókèala dum nke Izrel,+ m ga-agbapụkwa n’aka ya.”
3 N’ihi na e nwere ndị iro* bụ́ ndị biliworo imegide m,Na ndị aka ike bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m.+Ha adịghị eme ka Chineke nọrọ n’ihu ha.+ Sila.