1 Samuel 26:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O kwukwara, sị: “Gịnị mere onyenwe m ji na-achụgharị ohu ya,+ gịnị ka m mere, oleekwa ihe ọjọọ ị hụrụ n’aka m?+ Abụ Ọma 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova Chineke m, ọ bụrụ na ọ dị ihe m mere,+Ọ bụrụ na ọ dị ihe na-ezighị ezi m mere,+ Abụ Ọma 35:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+
18 O kwukwara, sị: “Gịnị mere onyenwe m ji na-achụgharị ohu ya,+ gịnị ka m mere, oleekwa ihe ọjọọ ị hụrụ n’aka m?+
3 Jehova Chineke m, ọ bụrụ na ọ dị ihe m mere,+Ọ bụrụ na ọ dị ihe na-ezighị ezi m mere,+ Abụ Ọma 35:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+
7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+