Abụ Ọma 115:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Arụsị ha bụ ọlaọcha na ọlaedo,+Ọrụ aka mmadụ.+ Aịzaya 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ala ha jupụtakwara na chi na-abaghị uru.+ Ihe aka mmadụ rụrụ ka ha na-akpọrọ isiala, bụ́ ihe mkpịsị aka mmadụ mere.+ Aịzaya 44:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma ọ na-eji nke fọrọ afọ pịa chi, bụ́ ihe oyiyi ọ pịrị apị. Ọ na-adara ya n’ala, kpọọrọ ya isiala, kpekuo ya ekpere, sị: “Napụta m, n’ihi na ị bụ chi m.”+ Maịka 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-ebipụkwa ihe oyiyi a pịrị apị na ogidi n’ime gị, ị gakwaghị akpọrọ ọrụ aka gị isiala.+
8 Ala ha jupụtakwara na chi na-abaghị uru.+ Ihe aka mmadụ rụrụ ka ha na-akpọrọ isiala, bụ́ ihe mkpịsị aka mmadụ mere.+
17 Ma ọ na-eji nke fọrọ afọ pịa chi, bụ́ ihe oyiyi ọ pịrị apị. Ọ na-adara ya n’ala, kpọọrọ ya isiala, kpekuo ya ekpere, sị: “Napụta m, n’ihi na ị bụ chi m.”+