Ilu 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na akpọwo m òkù ma unu na-ajụ,+ esetịwo m aka ma ọ dịghị onye na-aṅa ntị,+ Jeremaya 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ha agọnahụwo Jehova, ha na-asịkwa: ‘Ọ dịghị adị.+ Ọdachi ọ bụla agaghị adakwasị anyị, anyị agaghịkwa ahụ mma agha ma ọ bụ ụnwụ.’+
12 “Ha agọnahụwo Jehova, ha na-asịkwa: ‘Ọ dịghị adị.+ Ọdachi ọ bụla agaghị adakwasị anyị, anyị agaghịkwa ahụ mma agha ma ọ bụ ụnwụ.’+