Ilu 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ ya mere ọdachi ya ga-eji bịa na mberede;+ a ga-agbaji ya n’otu ntabi anya, ngwọta agaghịkwa adị.+ Ilu 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+
15 Ọ bụ ya mere ọdachi ya ga-eji bịa na mberede;+ a ga-agbaji ya n’otu ntabi anya, ngwọta agaghịkwa adị.+
29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+