Ọpụpụ 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Erọn ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’elu ya.+ Kwa ụtụtụ, mgbe ọ na-akwadebe oriọna ndị ahụ,+ ka ọ ga-esure ya.
7 “Erọn ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’elu ya.+ Kwa ụtụtụ, mgbe ọ na-akwadebe oriọna ndị ahụ,+ ka ọ ga-esure ya.