Esta 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,+ ọ bụrụkwa na ọ dị mma n’anya eze imere m ihe m chọrọ na ime ihe m na-arịọ, ka eze na Heman bịa n’oriri m ga-emere ha echi, m ga-emekwa dị ka eze kwuru echi.”+
8 Ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,+ ọ bụrụkwa na ọ dị mma n’anya eze imere m ihe m chọrọ na ime ihe m na-arịọ, ka eze na Heman bịa n’oriri m ga-emere ha echi, m ga-emekwa dị ka eze kwuru echi.”+