Abụ Ọma 37:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, debekwa ụzọ ya,+Ọ ga-ebulikwa gị elu inweta ụwa.+Mgbe a ga-ebipụ ndị na-eme ihe ọjọọ, ị ga-ahụ ya.+ Ilu 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye ajọ omume bụụrụ onye ezi omume ihe mgbapụta;+ onye na-aghọ aghụghọ bụkwaara ndị ziri ezi ihe mgbapụta.+ 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+
34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, debekwa ụzọ ya,+Ọ ga-ebulikwa gị elu inweta ụwa.+Mgbe a ga-ebipụ ndị na-eme ihe ọjọọ, ị ga-ahụ ya.+
18 Onye ajọ omume bụụrụ onye ezi omume ihe mgbapụta;+ onye na-aghọ aghụghọ bụkwaara ndị ziri ezi ihe mgbapụta.+
9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+