Abụ Ọma 103:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ifufe efu fesa ya, ya akpọnwụọ;+Ebe ọ dị agakwaghị amata ya.+ Abụ Ọma 146:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmụọ ya na-apụ,+ o wee laghachi n’ala o si pụta;+N’ụbọchị ahụ, echiche ya na-ala n’iyi.+ Ekliziastis 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ndị dị ndụ maara na ha ga-anwụ;+ ma ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọ bụla ma ọlị,+ ọ dịghịkwa ụgwọ ọrụ ha nwere ọzọ, n’ihi na e chefuwo ihe niile a pụrụ icheta banyere ha.+
5 N’ihi na ndị dị ndụ maara na ha ga-anwụ;+ ma ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọ bụla ma ọlị,+ ọ dịghịkwa ụgwọ ọrụ ha nwere ọzọ, n’ihi na e chefuwo ihe niile a pụrụ icheta banyere ha.+