Ilu 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye oké ọnụma ka a ga na-eri iwu;+ n’ihi na ọ bụrụ na ị gbapụta ya, ị ga na-eme ya ugboro ugboro.+ Ilu 29:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Onye na-ewekarị iwe na-akpalite esemokwu,+ onye ọ bụla nke na-ewekarị oké iwe na-eme ọtụtụ mmehie.+
19 Onye oké ọnụma ka a ga na-eri iwu;+ n’ihi na ọ bụrụ na ị gbapụta ya, ị ga na-eme ya ugboro ugboro.+
22 Onye na-ewekarị iwe na-akpalite esemokwu,+ onye ọ bụla nke na-ewekarị oké iwe na-eme ọtụtụ mmehie.+