1 Samuel 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jọnatan wee gwa Sọl nna ya okwu ọma+ banyere Devid, sị ya: “Ka eze ghara imehie+ ohu ya Devid, n’ihi na o mehieghị gị, ọrụ ọ na-arụrụ gị dịkwa nnọọ mma.+ 1 Samuel 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Devid wee jiri okwu a mee ka ndị ikom ya laghachi azụ, o kweghịkwa ka ha mee Sọl ihe.+ Ma Sọl si n’ọgba ahụ bilie wee gawa ebe ọ na-aga. 1 Samuel 26:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Otú ọ dị, Devid sịrị Abishaị: “Egbula ya, n’ihi na ònye setịworo aka ya metụ onye Jehova tere mmanụ+ ma ka bụrụ onye aka ya dị ọcha?”+
4 Jọnatan wee gwa Sọl nna ya okwu ọma+ banyere Devid, sị ya: “Ka eze ghara imehie+ ohu ya Devid, n’ihi na o mehieghị gị, ọrụ ọ na-arụrụ gị dịkwa nnọọ mma.+
7 Devid wee jiri okwu a mee ka ndị ikom ya laghachi azụ, o kweghịkwa ka ha mee Sọl ihe.+ Ma Sọl si n’ọgba ahụ bilie wee gawa ebe ọ na-aga.
9 Otú ọ dị, Devid sịrị Abishaị: “Egbula ya, n’ihi na ònye setịworo aka ya metụ onye Jehova tere mmanụ+ ma ka bụrụ onye aka ya dị ọcha?”+