Abụ Ọma 61:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ ga-ebi n’ihu Chineke ruo mgbe ebighị ebi;+Biko, zite obiọma* na eziokwu, ka ha wee chebe ya.+ Ilu 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 A na-eji obiọma* na ịkwụwa aka ọtọ ekpuchi njehie,+ egwu Jehova na-emekwa ka mmadụ hapụ ihe ọjọọ.+