2 Samuel 13:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ikpeazụ, Absalọm sịrị: “Ọ bụrụ na ị gaghị aga, biko, ka Amnọn nwanne m nwoke soro anyị gaa.”+ Eze wee jụọ ya, sị: “Gịnị mere ọ ga-eji soro gị gaa?” Abụ Ọma 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ha na-agwa ibe ha okwu ụgha;+Ha na-eji egbugbere ọnụ ire ụtọ+ ekwu okwu ọbụna n’ihu abụọ.+ Abụ Ọma 28:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Adọkpụrụla mụ na ndị ajọ omume nakwa mụ na ndị na-eme ihe ọjọọ,+Ndị na-agwa ndị enyi ha okwu udo+ ma ha bu ihe ọjọọ n’obi.+
26 N’ikpeazụ, Absalọm sịrị: “Ọ bụrụ na ị gaghị aga, biko, ka Amnọn nwanne m nwoke soro anyị gaa.”+ Eze wee jụọ ya, sị: “Gịnị mere ọ ga-eji soro gị gaa?”
3 Adọkpụrụla mụ na ndị ajọ omume nakwa mụ na ndị na-eme ihe ọjọọ,+Ndị na-agwa ndị enyi ha okwu udo+ ma ha bu ihe ọjọọ n’obi.+