Ilu 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọnụ ndị inyom na-akwa iko* bụ olulu miri emi.+ Onye Jehova mara ikpe ga-adaba n’ime ya.+