Esta 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee kwụwa Heman n’osisi+ ahụ ọ kwadebere maka Mọdekaị;+ ọnụma eze wee dajụọ. Abụ Ọma 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mba dị iche iche adabawo n’olulu ha gwuru;+Ụgbụ ha+ ji sie ọnyà ejidewo ha n’ụkwụ.+ Ekliziastis 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye na-egwu olulu ga-adaba kpọmkwem n’ime ya;+ onye na-akwatukwa mgbidi e ji nkume wuo, agwọ ga-ata ya.+
8 Onye na-egwu olulu ga-adaba kpọmkwem n’ime ya;+ onye na-akwatukwa mgbidi e ji nkume wuo, agwọ ga-ata ya.+