Jenesis 37:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụmụnne ya wee nwewere ya anyaụfụ,+ ma nna ya tinyere okwu ahụ n’obi ya.+ Ilu 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Obi dị jụụ bụ ndụ anụ ahụ́,+ ma ekworo bụ ure ọkpụkpụ.+ Ọrụ Ndịozi 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ebe ndị Juu na-ekwo ekworo,+ ha kpọọrọ ụfọdụ ndị ikom ọjọọ n’etiti ndị na-akwụgharị n’ọma ahịa, ha wee ghọọ otu ìgwè mmadụ, wee mee ka obodo ahụ jupụta n’oké ụzụ.+ Ha wakpokwara ụlọ Jesin+ wee na-achọ inyefe ha n’aka ìgwè ahụ na-akpa aghara. Jems 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ọ bụrụ na unu nwere oké ekworo+ na esemokwu+ n’obi unu, unu adịla na-etu ọnụ+ ma na-agha ụgha megide eziokwu ahụ.+
5 Ma ebe ndị Juu na-ekwo ekworo,+ ha kpọọrọ ụfọdụ ndị ikom ọjọọ n’etiti ndị na-akwụgharị n’ọma ahịa, ha wee ghọọ otu ìgwè mmadụ, wee mee ka obodo ahụ jupụta n’oké ụzụ.+ Ha wakpokwara ụlọ Jesin+ wee na-achọ inyefe ha n’aka ìgwè ahụ na-akpa aghara.
14 Ma ọ bụrụ na unu nwere oké ekworo+ na esemokwu+ n’obi unu, unu adịla na-etu ọnụ+ ma na-agha ụgha megide eziokwu ahụ.+