Abụ Ọma 25:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Olee onye na-atụ egwu Jehova?+Ọ ga-ezi ya ụzọ ọ ga-ahọrọ.+ Ilu 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye na-amaghị ihe na-aghọ onye maara ihe mgbe e riri onye na-akwa emo iwu;+ onye maara ihe na-enwetakwa ihe ọmụma mgbe e mere ka ọ ghọta ihe.+
11 Onye na-amaghị ihe na-aghọ onye maara ihe mgbe e riri onye na-akwa emo iwu;+ onye maara ihe na-enwetakwa ihe ọmụma mgbe e mere ka ọ ghọta ihe.+