Ilu 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwa m, ajụla ịdọ aka ná ntị Jehova;+ akpọkwala ịba mba ya asị,+ Ilu 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jisie ịdọ aka ná ntị ike;+ ahapụla ya.+ Chekwaa ya, n’ihi na ọ bụ ya bụ ndụ gị.+ Ndị Hibru 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu na-atachi obi ka e wee dọọ unu aka ná ntị.+ Chineke na-emeso unu dị ka ụmụ.+ N’ihi na olee nwa nke nna ya na-adịghị adọ aka ná ntị?+
7 Unu na-atachi obi ka e wee dọọ unu aka ná ntị.+ Chineke na-emeso unu dị ka ụmụ.+ N’ihi na olee nwa nke nna ya na-adịghị adọ aka ná ntị?+