Ilu 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye na-ekpuchi mmejọ na-achọ ịhụnanya,+ onye na-ekwukwa banyere otu ihe mgbe niile na-ekewa ndị ha na ibe ha dị ná mma.+ 1 Ndị Kọrịnt 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ịhụnanya+ nwere ogologo ntachi obi+ na obiọma.+ Ịhụnanya adịghị ekwo ekworo,+ ọ dịghị etu ọnụ,+ ọ dịghị afụli onwe ya elu,+ 1 Pita 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Karịsịa ihe niile, nweenụ ịhụnanya siri ike n’ebe ibe unu nọ,+ n’ihi na ịhụnanya na-ekpuchi ọtụtụ mmehie.+
9 Onye na-ekpuchi mmejọ na-achọ ịhụnanya,+ onye na-ekwukwa banyere otu ihe mgbe niile na-ekewa ndị ha na ibe ha dị ná mma.+
4 Ịhụnanya+ nwere ogologo ntachi obi+ na obiọma.+ Ịhụnanya adịghị ekwo ekworo,+ ọ dịghị etu ọnụ,+ ọ dịghị afụli onwe ya elu,+
8 Karịsịa ihe niile, nweenụ ịhụnanya siri ike n’ebe ibe unu nọ,+ n’ihi na ịhụnanya na-ekpuchi ọtụtụ mmehie.+