Abụ Ọma 112:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ dịghị mgbe a ga-eme ka ọ maa jijiji.+ ל [Lamed]A ga na-echeta onye ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+ Ilu 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụzọ onye ajọ omume bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma onye na-achụso ezi omume ka ọ hụrụ n’anya.+
6 Ọ dịghị mgbe a ga-eme ka ọ maa jijiji.+ ל [Lamed]A ga na-echeta onye ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+