Ilu 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye na-achụso ezi omume+ na obiọma* ga-enweta ndụ, ezi omume na nsọpụrụ.+ Aịzaya 26:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụzọ onye ezi omume ziri ezi.+ Ebe ọ bụ na i ziri ezi, ị ga-eme ka ụzọ onye ezi omume dị larịị.+ Jọn 3:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Nna m hụrụ Ọkpara ya n’anya,+ o nyefewokwa ihe niile n’aka ya.+