Ilu 26:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye kpọrọ mmadụ asị na-eji egbugbere ọnụ ya eme ka a ghara ịmata onye ọ bụ, ma ọ na-etinye aghụghọ n’ime obi ya.+ Daniel 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi ya, ndị ikom a sịrị: “Anyị agaghị ahụ ihe ọ bụla anyị ga-asị na Daniel a mere, ọ gwụkwala ma ọ̀ bụ n’iwu Chineke ya ka anyị ga-ahụ ya.”+ Mak 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ihe ọjọọ ndị a niile na-esi n’ime apụta, ha na-emerụkwa mmadụ.”+
24 Onye kpọrọ mmadụ asị na-eji egbugbere ọnụ ya eme ka a ghara ịmata onye ọ bụ, ma ọ na-etinye aghụghọ n’ime obi ya.+
5 N’ihi ya, ndị ikom a sịrị: “Anyị agaghị ahụ ihe ọ bụla anyị ga-asị na Daniel a mere, ọ gwụkwala ma ọ̀ bụ n’iwu Chineke ya ka anyị ga-ahụ ya.”+