Abụ Ọma 39:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Asịrị m: “M ga-eche ụzọ m nche+Ka m wee ghara iji ire m mehie.+M ga-eji ihe kechie ọnụ m iji chee ya nche, +Mgbe onye ọ bụla bụ́ onye ajọ omume nọ n’ihu m.”+ Abụ Ọma 141:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, biko, nyere m aka ka m chee ọnụ m nche;+Nyere m aka ka m chee egbugbere ọnụ m nche.+ Ilu 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye na-eche ọnụ ya na ire ya nche na-echebe mkpụrụ obi ya ka ọ ghara ịbanye n’ahụhụ.+
39 Asịrị m: “M ga-eche ụzọ m nche+Ka m wee ghara iji ire m mehie.+M ga-eji ihe kechie ọnụ m iji chee ya nche, +Mgbe onye ọ bụla bụ́ onye ajọ omume nọ n’ihu m.”+