Ilu 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E si n’ihu eze kpọpụ onye ajọ omume,+ ocheeze ya ga-eguzosi ike n’ezi omume.+ Ilu 29:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ebe onye eze na-ekpe ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha ikpe n’eziokwu,+ a ga-eme ka ocheeze ya guzosie ike ruo mgbe niile.+ Mkpughe 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee hụ ka e meghere eluigwe, ma, lee! otu ịnyịnya ọcha.+ A na-akpọkwa onye nọ n’elu ya Onye Kwesịrị Ntụkwasị Obi+ na Onye Eziokwu,+ ọ na-ekpekwa ikpe ma na-alụ agha n’ezi omume.+
14 N’ebe onye eze na-ekpe ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha ikpe n’eziokwu,+ a ga-eme ka ocheeze ya guzosie ike ruo mgbe niile.+
11 M wee hụ ka e meghere eluigwe, ma, lee! otu ịnyịnya ọcha.+ A na-akpọkwa onye nọ n’elu ya Onye Kwesịrị Ntụkwasị Obi+ na Onye Eziokwu,+ ọ na-ekpekwa ikpe ma na-alụ agha n’ezi omume.+