Job 29:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ha na-echere m dị ka a na-echere mmiri ozuzo,+Ha na-asaghepụ ọnụ ha maka ụla mmiri.+ Abụ Ọma 72:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-agbadata dị ka mmiri ozuzo si ezokwasị ahịhịa a sụrụ asụ,+Dị ka oké mmiri ozuzo nke na-ede ala.+ Ilu 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọnụma eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju,+ ma amara ya na-adị ka igirigi nke dara n’elu ahịhịa ndụ.+ Hosia 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Anyị ga-amara Jehova, anyị ga-aga n’ihu ịmara ya.+ Dị ka chi ọbụbọ,+ ọ ghaghị ịpụta.+ Ọ ga-abịakwute anyị dị ka mmiri ozuzo;+ dị ka ụla mmiri nke na-ede ala.”+
6 Ọ ga-agbadata dị ka mmiri ozuzo si ezokwasị ahịhịa a sụrụ asụ,+Dị ka oké mmiri ozuzo nke na-ede ala.+
12 Ọnụma eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju,+ ma amara ya na-adị ka igirigi nke dara n’elu ahịhịa ndụ.+
3 Anyị ga-amara Jehova, anyị ga-aga n’ihu ịmara ya.+ Dị ka chi ọbụbọ,+ ọ ghaghị ịpụta.+ Ọ ga-abịakwute anyị dị ka mmiri ozuzo;+ dị ka ụla mmiri nke na-ede ala.”+