17 Ọ ga-ejikwa mmụọ na ike Ịlaịja+ butere ya ụzọ, iji mee ka obi+ nke ndị bụ́ nna chigharikwuru ụmụ ha, meekwa ka ndị na-enupụ isi nwee ezi amamihe nke ndị ezi omume, iji kwadebere Jehova+ otu ndị.”+
8 Nna ukwu nke onye ahụ na-elekọta ụlọ jara ya mma, ọ bụ ezie na ọ bụ onye ajọ omume, n’ihi na o ji ezi amamihe mee ihe;+ n’ihi na ụmụ nke usoro ihe a maara ihe n’ụzọ bara uru karịa ụmụ nke ìhè n’otú ha si emeso ndị ọgbọ ha ihe.+