1 Samuel 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Sọl wee sị Maịkal: “Gịnị mere i ji ghọọ m ụdị aghụghọ+ a wee hapụ onye iro m+ ka ọ gbaa ọsọ?” Maịkal wee sị Sọl: “Ọ bụ ya sịrị m, ‘Hapụ m ka m gbapụ! Ị̀ chọrọ ka m gbuo gị?’” Nehemaya 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ ya mere e ji goo+ ya ka m wee tụọ ụjọ+ ma mee otú ahụ, ka m wee mehie,+ ka ha nwee ihe ha ga-eji nye m aha ọjọọ,+ iji kọchaa m.+
17 Sọl wee sị Maịkal: “Gịnị mere i ji ghọọ m ụdị aghụghọ+ a wee hapụ onye iro m+ ka ọ gbaa ọsọ?” Maịkal wee sị Sọl: “Ọ bụ ya sịrị m, ‘Hapụ m ka m gbapụ! Ị̀ chọrọ ka m gbuo gị?’”
13 Ọ bụ ya mere e ji goo+ ya ka m wee tụọ ụjọ+ ma mee otú ahụ, ka m wee mehie,+ ka ha nwee ihe ha ga-eji nye m aha ọjọọ,+ iji kọchaa m.+