Levitikọs 19:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “‘Ị ga-ebiliri onye isi awọ́,+ sọpụkwara onye mere agadi,+ tụọkwa egwu Chineke gị.+ Abụ m Jehova. Job 32:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M sịrị, ‘Ka ọtụtụ ụbọchị kwuo okwu,Ọ bụkwa ọtụtụ afọ ndụ kwesịrị ime ka a mara ihe bụ́ amamihe.’+ Ilu 20:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ịma mma nke ụmụ okorobịa bụ ike ha,+ ịma mma nke ndị agadi bụkwa isi awọ́ ha.+