1 Samuel 25:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Devid wee nara ya ihe o buteere ya, wee sị ya: “Laa n’ụlọ gị n’udo.+ Lee, egewo m ntị n’olu gị, m ga-emekwara gị ihe ị chọrọ.”+
35 Devid wee nara ya ihe o buteere ya, wee sị ya: “Laa n’ụlọ gị n’udo.+ Lee, egewo m ntị n’olu gị, m ga-emekwara gị ihe ị chọrọ.”+