1 Samuel 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee gaa n’ihu ịsị Devid: “Ị bụ onye ezi omume karịa m,+ n’ihi na ọ bụ gị meere m ihe ọma,+ ma mụ onwe m mere gị ihe ọjọọ. Abụ Ọma 38:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha ji ihe ọjọọ na-akwụ m ụgwọ ihe ọma;+Ha nọ na-eguzogide m n’ihi na m na-achụso ihe ọma.+ Jeremaya 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 È kwesịrị iji ihe ọjọọ kwụọ ụgwọ ihe ọma?+ N’ihi na ha egwuworo mkpụrụ obi m olulu.+ Cheta otú m si guzoro n’ihu gị kwuo ihe ọma banyere ha, iji mee ka oké iwe ị na-eweso ha dajụọ.+
17 O wee gaa n’ihu ịsị Devid: “Ị bụ onye ezi omume karịa m,+ n’ihi na ọ bụ gị meere m ihe ọma,+ ma mụ onwe m mere gị ihe ọjọọ.
20 È kwesịrị iji ihe ọjọọ kwụọ ụgwọ ihe ọma?+ N’ihi na ha egwuworo mkpụrụ obi m olulu.+ Cheta otú m si guzoro n’ihu gị kwuo ihe ọma banyere ha, iji mee ka oké iwe ị na-eweso ha dajụọ.+