17 Ebe ị nwụrụ ka m ga-anwụ,+ ọ bụkwa n’ebe ahụ ka a ga-eli m. Ka Jehova mee m otú a, ka ọ tụkwasịkwa ihe+ na ya ma ọ bụrụ na ọ bụghị naanị ọnwụ ga-ekewa mụ na gị.”
2 Ma ihe Devid dị Jọnatan nwa Sọl mma nke ukwuu.+ Ya mere, Jọnatan gwara Devid, sị: “Sọl nna m na-achọ igbu gị. Biko, kpachara anya n’ụtụtụ, nọrọ n’ebe zoro ezo, zookwa ezo.+