Ekliziastis 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụrụ na ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ anyụọ nkọ ma mmadụ amụghị ya amụ,+ onye ahụ ga na-etinyezi ike ya. Ya mere, itinye amamihe n’ọrụ iji nwee ihe ịga nke ọma bara uru.+ Matiu 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Lee! M na-eziga unu dị ka atụrụ n’etiti anụ ọhịa wolf;+ ya mere, bụrụnụ ndị dị akọ dị ka agwọ,+ ndị na-adịghị aghụghọ, dị ka nduru.+
10 Ọ bụrụ na ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ anyụọ nkọ ma mmadụ amụghị ya amụ,+ onye ahụ ga na-etinyezi ike ya. Ya mere, itinye amamihe n’ọrụ iji nwee ihe ịga nke ọma bara uru.+
16 “Lee! M na-eziga unu dị ka atụrụ n’etiti anụ ọhịa wolf;+ ya mere, bụrụnụ ndị dị akọ dị ka agwọ,+ ndị na-adịghị aghụghọ, dị ka nduru.+