35 N’oge ahụ, e gweriri ígwè ahụ, ụrọ ahụ a kpụrụ akpụ, ọla kọpa ahụ, ọlaọcha ahụ na ọlaedo ahụ, ha wee dịrị ka igbogbo ọka nke si n’ebe nzọcha mkpụrụ n’oge okpomọkụ,+ ifufe wee buru ha nke mere na a hụkwaghị ha ọzọ ma ọlị.+ Ma nkume ahụ nke kụrụ ihe oyiyi ahụ ghọrọ nnukwu ugwu wee jupụta ụwa dum.+