24 Ya mere, dị nnọọ ka ire ọkụ si erepịa ahịhịa ọka,+ dịkwa ka ọkụ ya si erekpọ ahịhịa kpọrọ nkụ, mgbọrọgwụ ha ga na-esikwa ísì ka ihe rere ure,+ ifuru ha ga-ekusasị dị ka ntụ, n’ihi na ha ajụwo iwu Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ ha elelịwokwa okwu Onye Nsọ Izrel.+