4 “N’ihi na, lee! ụbọchị nke na-ere dị ka oké ọkụ na-abịa,+ ndị niile dị mpako na ndị niile na-eme ajọ omume ga-adị ka ahịhịa ọka.+ Ụbọchị ahụ nke na-abịa ga-erepịakwa ha,” ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “nke na ọ gaghị erefọ mgbọrọgwụ ha ma ọ bụ alaka ha.+