-
Malakaị 3:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 “M ga-abịaru unu nso ikpe unu ikpe,+ m ga-agba akaebe ọsọ ọsọ+ megide ndị dibịa afa,+ megidekwa di ma ọ bụ nwunye nke na-akwa iko,+ megidekwa ndị na-aṅụ iyi ụgha,+ megidekwa ndị na-aghọ aghụghọ n’ụgwọ e kwesịrị ịkwụ onye ọrụ,+ na-aghọkwa nwaanyị di ya nwụrụ+ na nwa na-enweghị nna aghụghọ,+ nakwa ndị na-emegbu onye mbịarambịa,+ ha adịghị atụ egwu m,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
-