Aịzaya 62:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 N’ihi Zayọn, m gaghị agba nkịtị,+ n’ihi Jeruselem,+ m gaghị anọ jụụ, ruo mgbe ezi omume ya nwuru dị ka ìhè,+ nzọpụta ya enwuokwa dị ka ọwa nke na-enwu ọkụ.+ Zekaraya 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-akpọbata ha, ha ga-ebikwa n’ime Jeruselem;+ ha ga-aghọ ndị m,+ mụ onwe m ga-aghọkwa Chineke ha n’eziokwu na n’ezi omume.’”+
62 N’ihi Zayọn, m gaghị agba nkịtị,+ n’ihi Jeruselem,+ m gaghị anọ jụụ, ruo mgbe ezi omume ya nwuru dị ka ìhè,+ nzọpụta ya enwuokwa dị ka ọwa nke na-enwu ọkụ.+
8 M ga-akpọbata ha, ha ga-ebikwa n’ime Jeruselem;+ ha ga-aghọ ndị m,+ mụ onwe m ga-aghọkwa Chineke ha n’eziokwu na n’ezi omume.’”+