3 Kwuokwa banyere ụmụ Amọn, sị, ‘Nụrụnụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru. Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ebe ọ bụ na unu asịwo ebe nsọ m Ntọọ! n’ihi na e merụwo ya, sịkwa ala Izrel ntọọ!, n’ihi na e mewo ka ọ tọgbọrọ n’efu, sịkwa ụlọ Juda ntọọ!, n’ihi na a dọrọwo ha n’agha,+