Levitikọs 25:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị nke bi gị nso adaa ogbenye, o wee resị gị onwe ya,+ ị gaghị eji ya mere ohu.+ Nehemaya 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M wee sị ha: “Anyị onwe anyị agbapụtawo+ ụmụnne anyị ndị Juu bụ́ ndị e resịrị ndị mba ọzọ, ruo n’ókè ike anyị hà; n’otu mgbe ahụkwa, ùnu ga-ere ụmụnne unu,+ à ga-eresị anyị ha?” O nyeghị ha ọnụ okwu, ha amaghịkwa ihe ha ga-ekwu.+
39 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị nke bi gị nso adaa ogbenye, o wee resị gị onwe ya,+ ị gaghị eji ya mere ohu.+
8 M wee sị ha: “Anyị onwe anyị agbapụtawo+ ụmụnne anyị ndị Juu bụ́ ndị e resịrị ndị mba ọzọ, ruo n’ókè ike anyị hà; n’otu mgbe ahụkwa, ùnu ga-ere ụmụnne unu,+ à ga-eresị anyị ha?” O nyeghị ha ọnụ okwu, ha amaghịkwa ihe ha ga-ekwu.+