Aịzaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Olee ebe fọrọ a ga-etikwu unu ihe,+ ebe ọ bụ na unu ka na-enupụ isi?+ Isi dum na-arịa ọrịa, obi dum dakwara mbà.+ Aịzaya 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha alaghachikwurughị Onye na-eti ha ihe,+ ha achọghịkwa Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Jeremaya 2:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’efu ka m tiworo ụmụ unu ihe.+ Ha anaraghị ịdọ aka ná ntị.+ Mma agha unu eripịawo ndị amụma unu dị ka ọdụm nke na-ebibi ihe.+
5 Olee ebe fọrọ a ga-etikwu unu ihe,+ ebe ọ bụ na unu ka na-enupụ isi?+ Isi dum na-arịa ọrịa, obi dum dakwara mbà.+
30 N’efu ka m tiworo ụmụ unu ihe.+ Ha anaraghị ịdọ aka ná ntị.+ Mma agha unu eripịawo ndị amụma unu dị ka ọdụm nke na-ebibi ihe.+