Ezikiel 16:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Lee! Nke a bụ njehie Sọdọm bụ́ nwanne gị nwaanyị: Ya na obodo nta ya niile+ dị mpako,+ nweekwa nri zuuru ha,+ ha enweghị nchegbu+ n’ihi na ha nọ jụụ, o meghịkwa ka aka onye nọ n’ahụhụ+ na ogbenye dị ike.+ Hosia 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ha tara nri n’ebe ịta nri ha, afọ juru ha.+ Ha rijuru afọ, obi ha wee fụlie ha elu.+ Ọ bụ ya mere ha ji chefuo m.+
49 Lee! Nke a bụ njehie Sọdọm bụ́ nwanne gị nwaanyị: Ya na obodo nta ya niile+ dị mpako,+ nweekwa nri zuuru ha,+ ha enweghị nchegbu+ n’ihi na ha nọ jụụ, o meghịkwa ka aka onye nọ n’ahụhụ+ na ogbenye dị ike.+
6 Mgbe ha tara nri n’ebe ịta nri ha, afọ juru ha.+ Ha rijuru afọ, obi ha wee fụlie ha elu.+ Ọ bụ ya mere ha ji chefuo m.+