Abụ Ọma 91:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị,+Ka ha chee gị nche n’ụzọ gị niile.+