Jọn 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “N’ihi na Chineke hụrụ ụwa n’anya+ nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya,+ ka e wee ghara ibibi+ onye ọ bụla nke nwere okwukwe+ na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.+ Jọn 6:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye kweere nwere ndụ ebighị ebi.+ Ndị Hibru 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 mgbe e mesịrị ka o zuo okè,+ ọ ghọrọ onye ọ dị n’aka inye ndị niile na-erubere ya isi+ nzọpụta ebighị ebi,+
16 “N’ihi na Chineke hụrụ ụwa n’anya+ nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya,+ ka e wee ghara ibibi+ onye ọ bụla nke nwere okwukwe+ na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.+
9 mgbe e mesịrị ka o zuo okè,+ ọ ghọrọ onye ọ dị n’aka inye ndị niile na-erubere ya isi+ nzọpụta ebighị ebi,+