Luk 24:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ma, lee! ana m ezite ihe ahụ nke Nna m kwere ná nkwa ka ọ bịakwasị unu. Ma, unu onwe unu, nọgidenụ n’obodo a ruo mgbe a ga-eyiwe unu ike si n’elu dị ka uwe.”+ Jọn 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+
49 Ma, lee! ana m ezite ihe ahụ nke Nna m kwere ná nkwa ka ọ bịakwasị unu. Ma, unu onwe unu, nọgidenụ n’obodo a ruo mgbe a ga-eyiwe unu ike si n’elu dị ka uwe.”+
26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+