Matiu 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, gaanụ mee ndị mba niile+ ka ha bụrụ ndị na-eso ụzọ m.+ Na-eme ha baptizim+ n’aha nke Nna+ na nke Ọkpara+ na nke mmụọ nsọ.+ Ọrụ Ndịozi 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 kama unu ga-anata ike+ mgbe mmụọ nsọ ga-adakwasị unu, unu ga-abụkwa ndị àmà+ m ma na Jeruselem+ ma na Judia dum nakwa na Sameria,+ ruokwa n’ebe kasị anya n’ụwa.”+
19 Ya mere, gaanụ mee ndị mba niile+ ka ha bụrụ ndị na-eso ụzọ m.+ Na-eme ha baptizim+ n’aha nke Nna+ na nke Ọkpara+ na nke mmụọ nsọ.+
8 kama unu ga-anata ike+ mgbe mmụọ nsọ ga-adakwasị unu, unu ga-abụkwa ndị àmà+ m ma na Jeruselem+ ma na Judia dum nakwa na Sameria,+ ruokwa n’ebe kasị anya n’ụwa.”+