Ilu 25:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ịrachabiga mmanụ aṅụ ókè adịghị mma;+ ndị mmadụ ịchọrọ onwe ha otuto ọ̀ bụ otuto?+ Ilu 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị̀ hụwo onye maara ihe n’anya onwe ya?+ Olileanya dịịrị onye nzuzu+ karịa ka ọ dịịrị ya. Ndị Galeshia 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na ọ dị ihe ya bụ mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụ,+ ọ na-aghọgbu obi ya. Ndị Galeshia 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ka onye ọ bụla nwapụta ọrụ ya,+ mgbe ahụkwa ọ ga-enwe aṅụrị n’ọrụ ya, ọ bụghịkwa n’iji onwe ya tụnyere onye ọzọ.+
3 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na ọ dị ihe ya bụ mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụ,+ ọ na-aghọgbu obi ya.
4 Ma ka onye ọ bụla nwapụta ọrụ ya,+ mgbe ahụkwa ọ ga-enwe aṅụrị n’ọrụ ya, ọ bụghịkwa n’iji onwe ya tụnyere onye ọzọ.+